PODCAST · society
Egwu Ọnwa
by Chimezie Ụzọukwu
Egwu Ọnwa bụ ihe omume egwuregwu asụsụ Igbo ebe anyị na e gosipụta omenala na njirimara ndị Igbo; site n'akụkọ ifo, ilu, gwa m gwa m gwa m, nakwa ihe egwuregwu ndị ọzọ dị iche
-
11
Ihe mere ọkụkọ ji a bọ ala
Ị ma ihe mere ọkụkọ ji a bọ ala?
-
10
Ihe mere Udele ji e ri sọsọ anu rere e re
Ihe mere Udele ji e ri sọsọ anu rere e re
-
9
Ihe mere ụsụ ji efe n'abalị
Na akụkọ ifo nke taa, anyị ga ahụ ka ụmụ anumanu siri ga kpesara Chukwu gbasara ihe ọjọọ ụsụ n'eme n'obodo
-
8
Ihe mere ụsụ a bụghị anu elu, ma ọ bụ anụ ala
Ihe mere ụsụ a bụghị anu elu, ma ọ bụ anụ ala
-
7
ọdụm na nwa oke
Akụkọ maka ọdụm na oke
-
6
Mbe na Apia
Ihe mere mbe jiri buru ọkwa na azụ
-
5
Mbe na Ewu
Ihe mere ewu ji ebi n'ụlọ mmadụ
-
4
Gwam Gwam Gwam
Ugbua bụ oge gwam gwam gwam
-
3
Ije ụwa si na akara aka
Na akụkọ Ifo nke taa, anyị ga anụ ihe mere atụrụ na agụ ji ese okwu. Biko nyere anyị gbasaa ihe omume a, ka o ru ọtụtụ mmadụ.
-
2
Akụkọ Ifo (ihe mere atụrụ na agụ ji ese okwu)
Na Akụkọ Ifo nke taa, anyị ga anụ ihe mere atụrụ na agụ ji ese okwu. Biko nyere anyị gbasaa ihe omume a, ka o ru ọtụtụ mmadụ.
No matches for "" in this podcast's transcripts.
No topics indexed yet for this podcast.
Loading reviews...
Loading similar podcasts...