S2E4: Nna Anyi II
from Igbo Podcast Hosted by Igbo Podcast
Our Father Nna anyị nọ n’eluigwe, ka otito dịrị aha gị; ka ọchịchị gị bịa, ka emee uche gị n’ụwa ka esi eme ya n’eluigwe. Nye anyị taataa nri nke ụbọchị anyị, gbaghara anyị mmehie anyị, dịka anyị si gbaghara ndị mehiere anyị. Ekwela ka anyị kwenye na nranye, ma zọpụta anyị n’ajọ ihe. N’ihi na ọchịchị bụ nke gị, na ike, na otito, ebighi ebi, ebighi ebi. Amen. nna...nna anyị- Our father eluigwe (enuigwe)...n’eluigwe (n’enuigwe)- in heaven Otito- Praise aha (afa)...aha gị (afa gị)- your name ọchịchị...ọchịchị gị - uche...uche gị ụwa...n’ụwa taataa nri (nni/nli) ụbọchị (ụbọsị)...nke ụbọchị anyị mmehie...mmehie anyị ndị nranye...na nranye- temptation ajọ ihe...n’ajọ ihe ihi...n’ihi...n’ihi na Ike- strength/power ebighi ebi/ebebe - Forever/ Never ending Now let’s turn our attention to the remaining words in the prayer nọ...nna anyị nọ n’eluigwe- our father who art in heaven dịrị...ka otito dịrị aha gị - Let/may praise be onto your name bịa...ka ọchịchị gị bịa- Let your reign emee...ka emee uche gị n’ụwa, - Let your will be done ka esi eme...ka esi eme ya n’eluigwe- As it is done in heaven nye anyị...nye anyị, taataa, nri nke ụbọchị anyị- give us today, the food of today (our daily bread) gbaghara anyị...gbaghara anyị mmehie anyị, dịka anyị si gbaghara ndị mehiere anyị - Forgive us for our trepasses, as we forgive those who trespasses against us ekwela...ekwela ka anyị- Dont allow us to fall into temptation kwenye...kwenye na nranye zọpụta anyị...ma zọpụta anyị n’ajọ ihe - but save us from evil 11, bụ...n’ihi na ọchịchị bụ nke gị, na ike, na otito- because the kingdom is your and power and glory. Email igbopodcast gmail to get on the waiting list for more comprehensive show notes and worksheets. Like what we do? Consider supporting by donating with this link here: https://www.paypal.com/donate/?token=aRGqnrGaCBfJzWaP7tpxK7pviD67UMEXHQg0SMOfDdlHzmb_o9n0cMFvajCfw20YTJkkyW&country.x=US&locale.x=
Embed this episode
No transcript yet.