PODCAST · society
Ọmasịrị podcast
by Ọmasịrị
Welcome to Ọmasịrị podcast, bringing more magical moments with #Igbotic freshness & folkloric ndụ ebighị ebi.
Episodes
-
Egwu olileanya ndị nọ n'ụlọmkpọrọ
Songs of faith sung by inmates in Awka Correctional Center
-
Ịzụ nwa na Nwanéku
Discussion on child abuse, and why it must stop.
-
Peter Obi bụ Okwute
Listen to his talk that gingered the youths
-
Soludo's One Youth Two Skills: How far?
Soludo Launches One Youth, Two-Skills Initiative, Targets Equipping 10,000 Youths With Digital Skills Annually
-
Onye rịrị Ọjị kpaa ya nkụ ma ___?
Understanding Igbo Proverbs properly with Okenye, Fada F. O. F Onwudufor of Radio Sapientia. A phenomenal historian and Scholar. "A sị na Mbe sịrị..." is an Igbo #proverb. It is also regarded as #wellerism in #literature. Proverbs generally, are the oil, with which ndị #Igbo eat words…
more -
Ihe Mbe Kwugara
Mining Words of Mbe in #Igbo Folktales. Please share whatever you heard during tales by moonlight quoted to have been said by Mbe, the Tortoise.
-
Kedụ ka a ga-esi kwa nwanyị ukwu gbara maka ikwafu ahịhịa n'uzo ziri ezi na Anambra Steeti?
Gee ntị ka ị nụrụ okwu Ezigbo.
-
Child Abuse & Who Abuses Who?
A detailed exposé and the secret of the owl being revealed at noon....#child #thanksgiving
-
Ị nụkwa m nkịta na-ahọ nri!
Na nkịta ha na-aṅụ tea, na biscuit na chinchin etc.
-
Asụsụ agbụrụ ga na Pentecost
The Prayer of the Faithful in other languages said by University students who are ndị Igbo. Apart from the one who read in Latin, others basically speak and understand the said language. Igbo dị omimi.
-
Can you speak Igbo without adding English for an hour?
Hear University students do it.
-
Ị lee ndị Nne na Nna nká
If our parents stood by us when we know nothing and helpless as babies, it is ours to stand by them as they age and may know nothing again. Like candles, they burn and fade gradually away as they give light!
-
Ezinuụlọ bụ enyi!
Once #family is destroyed, humanity which hitherto had defiled all sorts of concerted threats and envy, is weakened and annihilated.
-
Akịịlụ, the bitter kola is one wonder tree yet to unravel all its medicinal and miraculous values.
In the bid to protect, preserve and plant more exotic but endangered trees, I visited Okekeocha in the ancient town of Aguluzigbo. Here's what I got about the mystery tree that is called Akịịlụ.
-
Disney World of Knowledge
Who's afraid of reading any text and summarising it in #Igbo language? Not any of us @ #TeamYowamca
-
The Boy Who Hated School - summarized in #Igbo
So, at #TeamYowamca we make reading fun. Today, we read English literature but the summary has to be purely in Igbo language. Let's see who's the master linguist!
-
Saturday bụ Eke, ọ dabaghị!
It's interesting how kids could easily make the days with #Igbo market names. She said, "coming Saturday is Eke, therefore we can't have Book Club that day... Listen and know why.
-
"I do not know how to speak #Igbo." We don't complain we, at #TeamYowamca make it happen. It's fun!
Read English literature, summarize in #Igbo. Thrilling expertise from kids, joyful voices at the background.
-
"I do not know how to speak #Igbo." We don't complain we, at #TeamYowamca make it happen. It's fun!
So we read books and summarize them in Igbo. Everyone assumes the character of a Critic... One is laughed with and at, s/he waits for another to come to the stage for revenge. Check the kids, join the conversation and take necessary Linguistic action. Igbo Language is sweet!
-
Olaudah Equiano - an Incredible story
From Slave boy to abolitionist. An awesome #Igbo summary from a simplified edition written by author Ifeanyi Ezifeh. #Olaudah #Equiano
-
Nwaanyị Di ya Hụrụ n'anya Onye ụjọ Ọrụ
E bute akpa rice o richaa, e bute akpa beans o richaa, onye ụjọ ọrụ....
-
Ekwueme by Ifediora Nneamaka
Akụkọ nkwado #MotherLanguageDay na 2019 International Year of Indigenous Languages
-
Ekemma bụ Ezigbo Nwaanyị by Ezeifediba Ujunwa
Akụkọ nkwado #MotherLanguageDay by Ezeifediba Ujunwa
-
Akụkọ nkwado #MotherLanguageDay na 2019 International Year of Indigenous Languages
Ajọ Nwaanyị na Nwunyedi by Okeke Francisca
-
Ihe mere Nwaanyị Anaghị aga Agha by Chukwuma Obum
Akụkọ nkwado #MotherLanguageDay and 2019 International Year of Indigenous Languages by Chukwuma Obum
-
Akụkọ nkwado #MotherLanguageDay by Iloka Chidiogo
Akụkọ nkwado #MotherLanguageDay and 2019 International Year of Indigenous Languages
-
Asụsụ Igbo na Akụkọ nkwado #MotherLanguageDay
Akụkọ Ifo nkwado International Year of Indigenous Languages na #MotherLanguageDay
-
Oge Ụmụaka: Abụ m Nnukwu Mmadụ na Obodo nke m.
Freshest voices singing optimistically. #iyil2019
-
a b ch d: Igbo Alphabet
So, after telling the kids about UNESCO's 2019 International Year of Indigenous Languages, they gifted me with a beautiful rendition of Igbo Alphabet. Igbo child easily learns English alphabet mostly because most teachers/parents consider Igbo's either difficult or unnecessary. We are committed…
more -
Ole Anụ na aji?
Kids getting to know animals by their names and furs or unfurs lol
-
Nzu n'ala Igbo: Significance and Symbolism
Nzu n'ala Igbo: I have actually done a comprehensive research on Nzu, from different perspectives and variegated locations in Igbo land. All, unequivocally points to one thing: peace & purity. My ethnographical work will be made available to the public once I am able to publish it.
-
Odenjinji Eze Mbem na Anambra
Odenjinji Eze Mbem na Anambra
-
A hụ Ọdụm a hụ ihe ọdụdụ
Aha m bụ Nzu, Nzudinobieze
-
Angelina, Ụmụ ya na Nwamba
Angelina, Ụmụ ya na Nwamba
-
A Hen & Her House
... and why she lives in her house.
-
Ọsa na Mbe
Kids rediscovering and retelling traditional folktales #fable
-
Mbe, Ewu na Uwe Ndị mmụọ
How Mbe, the Tortoise made Mkpi, the He-goat a scapegoat. The spirit caught Mkpi with their clothes which was in the possession of Mbe....
-
The He-goat was jealous of the love the Sheep has for Ram, her husband...
So, things began to unfold as it were.
-
Akụkọ: Anụ Gbaa Ajọ Egbe
Igbo ndị ọma m ji eme ọnụ, afọ a bụ 2019, bụ International Year of Indigenous Languages. Ya mere, esi m olu enwetara gị akụkọ Mbekwu Nwalịga n'ụdị ịhụbeghị maọbụ nụ na mbụ. #Igbo new #novel alert.
We're indexing this podcast's transcripts for the first time — this can take a minute or two. We'll show results as soon as they're ready.
No matches for "" in this podcast's transcripts.
No topics indexed yet for this podcast.
Loading reviews...
ABOUT THIS SHOW
Welcome to Ọmasịrị podcast, bringing more magical moments with #Igbotic freshness & folkloric ndụ ebighị ebi.
HOSTED BY
Ọmasịrị
CATEGORIES
Loading similar podcasts...